Job 16:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Mụ onwe m nwekwara ike ikwu okwu otú unu si ekwu.A sị na mkpụrụ obi unu nọ n’ọnọdụ a mkpụrụ obi m nọ,M̀ ga-eji amamihe kwuo okwu megide unu,+M̀ ga-efufekwa isi megide unu?+ Abụ Ọma 22:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ndị niile na-ahụ m na-akwa m emo;+Ha na-emeghe ọnụ ha iji kwaa m emo, ha na-efufekwa isi, na-asị:+ Abụ Ọma 109:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 Aghọwokwa m onye ha ga na-akọcha.+Ha hụ m, ha amalite ifufe isi.+ Matiu 27:39 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 39 Ya mere, ndị na-agafe agafe malitere ikwujọ ya,+ na-efufe+ isi ha,
4 Mụ onwe m nwekwara ike ikwu okwu otú unu si ekwu.A sị na mkpụrụ obi unu nọ n’ọnọdụ a mkpụrụ obi m nọ,M̀ ga-eji amamihe kwuo okwu megide unu,+M̀ ga-efufekwa isi megide unu?+