Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ákwá 1:15
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 15 Jehova esiwo n’ime m tụpụsịa ndị m niile dị ike.+

      Ọ kpọwo òkù ka e zukọta megide m, iji kụrisịa ụmụ okorobịa m.+

      Jehova azọchawo mkpụrụ n’ebe nzọchapụta mmanya+ nke ada Juda na-amaghị nwoke.+

  • Abụ Ákwá 2:13
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 13 Gịnị ka m ga-ewetara gị ka ọ bụrụ ihe akaebe? Gịnị ka m ga-asị na ị dị ka ya, gị ada bụ́ Jeruselem?+

      Gịnị ka m ga-eji tụnyere gị, ka m wee kasie gị obi, gị ada na-amaghị nwoke bụ́ Zayọn?+

      N’ihi na mbibi gị+ dị nnọọ ukwuu dị ka oké osimiri. Ònye ga-agwọ gị?+

  • Maịka 4:8
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 8 “Ma gị onwe gị, ụlọ nche nke ìgwè atụrụ, ugwu nke ada bụ́ Zayọn,+ ọ ga-erute n’ebe ị nọ, ee, alaeze mbụ ga-abịa,+ bụ́ alaeze nke ada bụ́ Jeruselem.+

  • Zekaraya 9:9
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 9 “Ṅụrịa ọṅụ nke ukwuu, gị ada bụ́ Zayọn.+ Tie mkpu mmeri,+ gị ada bụ́ Jeruselem. Lee! Eze gị+ na-abịakwute gị.+ Ọ bụ onye ezi omume, ee, onye a zọpụtara azọpụta;+ ọ dị umeala n’obi,+ ọ nọkwa n’elu ịnyịnya ibu, ọbụna anụmanụ tojuru etoju, bụ́ nwa nke nne ịnyịnya ibu.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya