Zekaraya 9:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Zayọn,* ṅụrịa nnukwu ọṅụ. Jeruselem,* tie mkpu mmeri. Lee! Eze gị na-abịakwute gị.+ Ọ bụ onye ezi omume. Ọ na-eweta nzọpụta.* Ọ dị umeala n’obi,+ ọ nọkwa n’elu jakị,N’elu nwa jakị,* nwa nne jakị mụrụ.+ Zekaraya Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 9:9 ‘Onye Na-eso Ụzọ M’, p. 25-27 Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 146 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 238 Ụlọ Nche,11/15/2012, p. 128/15/2011, p. 12-138/1/1999, p. 14-153/1/1997, p. 30 Ụbọchị Jehova, p. 55 Ịnọ ná Ntụkwasị Obi, p. 92-94
9 Zayọn,* ṅụrịa nnukwu ọṅụ. Jeruselem,* tie mkpu mmeri. Lee! Eze gị na-abịakwute gị.+ Ọ bụ onye ezi omume. Ọ na-eweta nzọpụta.* Ọ dị umeala n’obi,+ ọ nọkwa n’elu jakị,N’elu nwa jakị,* nwa nne jakị mụrụ.+
9:9 ‘Onye Na-eso Ụzọ M’, p. 25-27 Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 146 Jizọs Bụ Ụzọ, p. 238 Ụlọ Nche,11/15/2012, p. 128/15/2011, p. 12-138/1/1999, p. 14-153/1/1997, p. 30 Ụbọchị Jehova, p. 55 Ịnọ ná Ntụkwasị Obi, p. 92-94