9 “Ṅụrịa ọṅụ nke ukwuu, gị ada bụ́ Zayọn.+ Tie mkpu mmeri,+ gị ada bụ́ Jeruselem. Lee! Eze gị+ na-abịakwute gị.+ Ọ bụ onye ezi omume, ee, onye a zọpụtara azọpụta;+ ọ dị umeala n’obi,+ ọ nọkwa n’elu ịnyịnya ibu, ọbụna anụmanụ tojuru etoju, bụ́ nwa nke nne ịnyịnya ibu.+