Ndị Galeshia 6:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Site ugbu a gaa n’ihu, ka onye ọ bụla ghara ịdị na-enye m nsogbu, n’ihi na ebu m apa n’ahụ́ m,+ ndị na-egosi na abụ m ohu Jizọs.+
17 Site ugbu a gaa n’ihu, ka onye ọ bụla ghara ịdị na-enye m nsogbu, n’ihi na ebu m apa n’ahụ́ m,+ ndị na-egosi na abụ m ohu Jizọs.+