2 Ndị Kọrịnt 4:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ebe niile, anyị na-edi mgbe niile n’ahụ́ anyị mmeso na-eweta ọnwụ nke e mesoro Jizọs,+ ka e wee mee ka ndụ Jizọs pụtakwa ìhè n’ahụ́ anyị.+ Ndị Filipaị 3:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 ka m wee mara ya, marakwa ike nke mbilite n’ọnwụ ya,+ kerekwa òkè n’ahụhụ ya,+ nyefeekwa onwe m n’aka ụdị ọnwụ ahụ ọ nwụrụ,+
10 N’ebe niile, anyị na-edi mgbe niile n’ahụ́ anyị mmeso na-eweta ọnwụ nke e mesoro Jizọs,+ ka e wee mee ka ndụ Jizọs pụtakwa ìhè n’ahụ́ anyị.+
10 ka m wee mara ya, marakwa ike nke mbilite n’ọnwụ ya,+ kerekwa òkè n’ahụhụ ya,+ nyefeekwa onwe m n’aka ụdị ọnwụ ahụ ọ nwụrụ,+