24 “Ọ ga-erukwa na a ga na-anụ ísì ihe rere ure kama ịnụ ísì mmanụ bọlsọm;+ a ga-enwe eriri kama inwe ájị̀; a ga-enwe isi nkwọcha+ kama inwe ntutu isi a kpara nke ọma; a ga-eke ákwà iru uju n’úkwù+ kama ike ákwà dara oké ọnụ; kama ịbụ ndị mara mma, a ga-egbu ha egbugbu n’ahụ́.+