2 Ihe E Mere 32:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 Ọtụtụ ndị nọ na-ewetara Jehova onyinye+ na Jeruselem, na-ewetakwara Hezekaya eze Juda ihe ndị dị oké ọnụ ahịa.+ O wee dị elu+ n’anya mba niile mgbe nke ahụ gasịrị.
23 Ọtụtụ ndị nọ na-ewetara Jehova onyinye+ na Jeruselem, na-ewetakwara Hezekaya eze Juda ihe ndị dị oké ọnụ ahịa.+ O wee dị elu+ n’anya mba niile mgbe nke ahụ gasịrị.