Abụ Ọma 89:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 I nwere ogwe aka dị ike,+Aka gị dị ike,+Aka nri gị dị elu.+ Jeremaya 32:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 “Ewoo, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova!+ Lee, ọ bụ gị ji ike ukwu gị+ na ogwe aka ị gbatịrị agbatị+ kee eluigwe na ụwa. Ihe a dum anyịghị gị,+
17 “Ewoo, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova!+ Lee, ọ bụ gị ji ike ukwu gị+ na ogwe aka ị gbatịrị agbatị+ kee eluigwe na ụwa. Ihe a dum anyịghị gị,+