Luk 16:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Ya mere, ọ kpọrọ òkù, sị, ‘Nna m Ebreham,+ meere m ebere ma zie Lazarọs ka o detụ ọnụ ọnụ mkpịsị aka ya ná mmiri ma mee ka ire m jụọ oyi,+ n’ihi na anọ m ná nhụjuanya n’ọkụ a nke na-enwusi ike.’+
24 Ya mere, ọ kpọrọ òkù, sị, ‘Nna m Ebreham,+ meere m ebere ma zie Lazarọs ka o detụ ọnụ ọnụ mkpịsị aka ya ná mmiri ma mee ka ire m jụọ oyi,+ n’ihi na anọ m ná nhụjuanya n’ọkụ a nke na-enwusi ike.’+