Aịzaya 51:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Lekwasịnụ Ebreham+ nna unu+ anya, lekwasịkwanụ Sera+ bụ́ onye ime mesiri ike o wee mụọ unu anya. N’ihi na ọ bụ otu onye mgbe m kpọrọ ya,+ m wee gọzie ya, meekwa ka ọ mụbaa.+ Matiu 3:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 unu asịkwala n’ime onwe unu, ‘Ebreham bụ nna anyị.’+ N’ihi na ana m asị unu na Chineke nwere ike ime ka Ebreham nweta ụmụ+ site na nkume ndị a.
2 Lekwasịnụ Ebreham+ nna unu+ anya, lekwasịkwanụ Sera+ bụ́ onye ime mesiri ike o wee mụọ unu anya. N’ihi na ọ bụ otu onye mgbe m kpọrọ ya,+ m wee gọzie ya, meekwa ka ọ mụbaa.+
9 unu asịkwala n’ime onwe unu, ‘Ebreham bụ nna anyị.’+ N’ihi na ana m asị unu na Chineke nwere ike ime ka Ebreham nweta ụmụ+ site na nkume ndị a.