Aịzaya 60:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 60 “Nwaanyị, bilie,+ mee ka ìhè gị nwuo,+ n’ihi na ìhè gị abịawo,+ ebube Jehova enwukwasịwokwa gị.+ Aịzaya 60:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Anyanwụ gị agakwaghị ada ada, ọnwa gị agakwaghị ala ala; n’ihi na Jehova ga-aghọrọ gị ìhè na-adịru mgbe ebighị ebi,+ oge iru uju gị ga-agwụsịworị.+
20 Anyanwụ gị agakwaghị ada ada, ọnwa gị agakwaghị ala ala; n’ihi na Jehova ga-aghọrọ gị ìhè na-adịru mgbe ebighị ebi,+ oge iru uju gị ga-agwụsịworị.+