4 Ka e mee ka ndagwurugwu niile dị elu,+ meekwa ka ugwu ukwu niile na ugwu nta niile dị ala.+ Ala dị mkputamkpu ga-aghọ ala dị larịị, ala na-adịghị larịị ga-aghọkwa mbara ala dị larịị.*+
5 A ghaghị ikpochi okokoro ọ bụla, kposaakwa ugwu ukwu niile na ugwu nta niile, ebe ndị gbara ngọ aghaghịkwa ịghọ ụzọ ndị kwụ ọtọ, ebe ndị na-adịghị larịị aghọọkwa ụzọ ndị dị larịị;+