Aịzaya 6:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 O wee sị: “Gaa sị ha, ‘Nụrụnụ ugboro ugboro, ma unu aghọtala; hụkwanụ ugboro ugboro, ma unu amatala ihe ọ bụla.’+ Aịzaya 42:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Nụrụnụ, unu ndị ntị chiri; lepụnụ anya ka unu hụ ụzọ, unu ndị ìsì.+
9 O wee sị: “Gaa sị ha, ‘Nụrụnụ ugboro ugboro, ma unu aghọtala; hụkwanụ ugboro ugboro, ma unu amatala ihe ọ bụla.’+