Diuterọnọmi 33:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 O wee ghọọ eze na Jeshurọn,+Mgbe ndị isi nke ndị ahụ gbakọtara,+Bụ́ ebo niile nke Izrel.+ Abụ Ọma 74:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Ma Chineke bụ Eze m malite n’ogologo oge gara aga,+Onye na-eme ka e nwee nzọpụta dị ukwuu n’ime ụwa.+ Aịzaya 33:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 N’ihi na Jehova bụ Onyeikpe anyị,+ Jehova bụ Onye na-enye anyị iwu,+ Jehova bụ Eze anyị;+ ya onwe ya ga-azọpụta anyị.+ Mkpughe 11:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 sị: “Anyị na-ekele gị,+ Jehova Chineke, Onye Pụrụ Ime Ihe Niile,+ Onye dị adị+ na onye dịbu adị, n’ihi na i werewo ike gị dị ukwuu+ wee malite ịchị achị dị ka eze.+
12 Ma Chineke bụ Eze m malite n’ogologo oge gara aga,+Onye na-eme ka e nwee nzọpụta dị ukwuu n’ime ụwa.+
22 N’ihi na Jehova bụ Onyeikpe anyị,+ Jehova bụ Onye na-enye anyị iwu,+ Jehova bụ Eze anyị;+ ya onwe ya ga-azọpụta anyị.+
17 sị: “Anyị na-ekele gị,+ Jehova Chineke, Onye Pụrụ Ime Ihe Niile,+ Onye dị adị+ na onye dịbu adị, n’ihi na i werewo ike gị dị ukwuu+ wee malite ịchị achị dị ka eze.+