Ọpụpụ 15:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ike m na ume m ka Jaa bụ,+ ebe ọ bụụrụ m nzọpụta.+Onye a bụ Chineke m, m ga-etokwa ya;+ Chineke nke nna m,+ m ga-ebulikwa ya elu.+ Habakọk 3:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Ị pụtara maka ịzọpụta ndị gị,+ ka i wee zọpụta onye i tere mmanụ. Ị kụriri onyeisi nke si n’ụlọ onye ajọ omume.+ Ị gbara ụlọ ahụ ọtọ malite na ntọala ya ruo n’elu ya.+ Sila.
2 Ike m na ume m ka Jaa bụ,+ ebe ọ bụụrụ m nzọpụta.+Onye a bụ Chineke m, m ga-etokwa ya;+ Chineke nke nna m,+ m ga-ebulikwa ya elu.+
13 Ị pụtara maka ịzọpụta ndị gị,+ ka i wee zọpụta onye i tere mmanụ. Ị kụriri onyeisi nke si n’ụlọ onye ajọ omume.+ Ị gbara ụlọ ahụ ọtọ malite na ntọala ya ruo n’elu ya.+ Sila.