Aịzaya 64:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọ dịghị onye na-akpọku aha gị,+ ọ dịghị onye obi ya na-akpali ijide gị aka; n’ihi na i wepụwo ihu gị n’ebe anyị nọ,+ i mekwara ka ike nke njehie anyị gbazee anyị.+
7 Ọ dịghị onye na-akpọku aha gị,+ ọ dịghị onye obi ya na-akpali ijide gị aka; n’ihi na i wepụwo ihu gị n’ebe anyị nọ,+ i mekwara ka ike nke njehie anyị gbazee anyị.+