Abụ Ọma 14:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ̀ bụ na ọ dịghị onye ọ bụla maara ihe n’ime ndị na-eme ihe ọjọọ,+Bụ́ ndị na-eri ndị m dị ka à ga-asị na ha bụ nri?+Ha adịghị akpọku Jehova.+ Hosia 7:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ha niile dị ọkụ dị ka ekwú ọkụ, ha na-erepịakwa ndị ikpe ha. Ndị eze ha niile adawo;+ ọ dịghị onye ọ bụla n’ime ha na-akpọku m.+
4 Ọ̀ bụ na ọ dịghị onye ọ bụla maara ihe n’ime ndị na-eme ihe ọjọọ,+Bụ́ ndị na-eri ndị m dị ka à ga-asị na ha bụ nri?+Ha adịghị akpọku Jehova.+
7 Ha niile dị ọkụ dị ka ekwú ọkụ, ha na-erepịakwa ndị ikpe ha. Ndị eze ha niile adawo;+ ọ dịghị onye ọ bụla n’ime ha na-akpọku m.+