Aịzaya 45:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Anọghị m n’ebe zoro ezo kwuo okwu,+ n’ebe gbara ọchịchịrị n’ụwa; agwaghịkwa m mkpụrụ Jekọb, sị, ‘Chọọnụ m+ n’efu.’ Abụ m Jehova, onye na-ekwu ihe bụ́ ezi omume, na-akọkwa ihe ziri ezi.+
19 Anọghị m n’ebe zoro ezo kwuo okwu,+ n’ebe gbara ọchịchịrị n’ụwa; agwaghịkwa m mkpụrụ Jekọb, sị, ‘Chọọnụ m+ n’efu.’ Abụ m Jehova, onye na-ekwu ihe bụ́ ezi omume, na-akọkwa ihe ziri ezi.+