Abụ Ọma 111:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ọ na-akwụsi ike ruo mgbe ebighị ebi, ruo mgbe niile ebighị ebi,+ ע [Ayin]A na-eji eziokwu na ịkwụwa aka ọtọ edebe ya.+ Abụ Ọma 119:137 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 137 Jehova, ị bụ onye ezi omume,+Mkpebi ikpe gị zikwara ezi.+ Ilu 8:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Geenụ ntị, n’ihi na ọ bụ banyere ihe ndị kasị mkpa ka m na-ekwu,+ egbugbere ọnụ m emeghewo ka m kwuo banyere ịkwụwa aka ọtọ.+
8 Ọ na-akwụsi ike ruo mgbe ebighị ebi, ruo mgbe niile ebighị ebi,+ ע [Ayin]A na-eji eziokwu na ịkwụwa aka ọtọ edebe ya.+
6 Geenụ ntị, n’ihi na ọ bụ banyere ihe ndị kasị mkpa ka m na-ekwu,+ egbugbere ọnụ m emeghewo ka m kwuo banyere ịkwụwa aka ọtọ.+