Diuterọnọmi 30:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “N’ihi na iwu a m na-enye gị taa esighịrị gị oké ike, ọ dịghịkwa n’ebe dị anya.+ Ilu 8:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Amamihe ọ́ nọghị na-akpọ òkù,+ nghọta ọ́ nọghịkwa na-eti mkpu?+ Aịzaya 48:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “Bịaruonụ m nso. Nụrụnụ ihe a. Malite ná mbido, ọ dịghị mgbe m nọrọ n’ebe zoro ezo kwuo okwu.+ Malite mgbe o mere, anọ m ya.” Ma ugbu a, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova ezipụwo m, ọbụna mmụọ ya.+
16 “Bịaruonụ m nso. Nụrụnụ ihe a. Malite ná mbido, ọ dịghị mgbe m nọrọ n’ebe zoro ezo kwuo okwu.+ Malite mgbe o mere, anọ m ya.” Ma ugbu a, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova ezipụwo m, ọbụna mmụọ ya.+