Abụ Ọma 147:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Ọ na-agwa Jekọb okwu ya,+Na-agwakwa Izrel ụkpụrụ ya+ na mkpebi ikpe ya.+ Ilu 2:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 ọ bụrụ na ị na-achọ ya dị ka e si achọ ọlaọcha,+ ọ bụrụkwa na ọ bụ dị ka akụ̀ zoro ezo ka ị na-achọ ya,+ Aịzaya 45:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 Anọghị m n’ebe zoro ezo kwuo okwu,+ n’ebe gbara ọchịchịrị n’ụwa; agwaghịkwa m mkpụrụ Jekọb, sị, ‘Chọọnụ m+ n’efu.’ Abụ m Jehova, onye na-ekwu ihe bụ́ ezi omume, na-akọkwa ihe ziri ezi.+
4 ọ bụrụ na ị na-achọ ya dị ka e si achọ ọlaọcha,+ ọ bụrụkwa na ọ bụ dị ka akụ̀ zoro ezo ka ị na-achọ ya,+
19 Anọghị m n’ebe zoro ezo kwuo okwu,+ n’ebe gbara ọchịchịrị n’ụwa; agwaghịkwa m mkpụrụ Jekọb, sị, ‘Chọọnụ m+ n’efu.’ Abụ m Jehova, onye na-ekwu ihe bụ́ ezi omume, na-akọkwa ihe ziri ezi.+