Ọpụpụ 15:25 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 25 O wee tikuo Jehova.+ Jehova wee gosi ya otu osisi, o wee tụba ya n’ime mmiri ahụ, mmiri ahụ wee dị ụtọ.+ N’ebe ahụ ka O mere ka ha nwee ụkpụrụ na usoro maka ikpe ikpe, n’ebe ahụkwa ka o lere ha ule.+ Ọpụpụ 17:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Lee! M ga-eguzo n’ihu gị n’ebe ahụ n’oké nkume dị na Horeb. Ị ga-akụ oké nkume ahụ mkpara, mmiri ga-agbapụta na ya, ndị a ga-aṅụkwa ya.”+ Mozis wee mee otú ahụ n’ihu ndị okenye Izrel. Diuterọnọmi 8:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 onye mere ka i jiri ụkwụ gafee nnukwu ala ịkpa nke dị egwu,+ ebe e nwere agwọ ọjọọ+ nakwa akpị, ebe bụkwa ala kpọrọ nkụ nke mmiri na-adịghị; onye mere ka mmiri si n’oké nkume siri ike gbapụtara gị;+
25 O wee tikuo Jehova.+ Jehova wee gosi ya otu osisi, o wee tụba ya n’ime mmiri ahụ, mmiri ahụ wee dị ụtọ.+ N’ebe ahụ ka O mere ka ha nwee ụkpụrụ na usoro maka ikpe ikpe, n’ebe ahụkwa ka o lere ha ule.+
6 Lee! M ga-eguzo n’ihu gị n’ebe ahụ n’oké nkume dị na Horeb. Ị ga-akụ oké nkume ahụ mkpara, mmiri ga-agbapụta na ya, ndị a ga-aṅụkwa ya.”+ Mozis wee mee otú ahụ n’ihu ndị okenye Izrel.
15 onye mere ka i jiri ụkwụ gafee nnukwu ala ịkpa nke dị egwu,+ ebe e nwere agwọ ọjọọ+ nakwa akpị, ebe bụkwa ala kpọrọ nkụ nke mmiri na-adịghị; onye mere ka mmiri si n’oké nkume siri ike gbapụtara gị;+