Abụ Ọma 13:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Jehova, ruo ole mgbe ka ị ga-echefu m?+ Ọ̀ bụ ruo mgbe ebighị ebi?+Ruo ole mgbe ka ị ga-ewepụ ihu gị n’ebe m nọ?+ Abụ Ákwá 5:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Gịnị mere i ji chefuo anyị ruo mgbe ebighị ebi,+ gịnịkwa mere i ji gbahapụ anyị ruo ọtụtụ ụbọchị?+
13 Jehova, ruo ole mgbe ka ị ga-echefu m?+ Ọ̀ bụ ruo mgbe ebighị ebi?+Ruo ole mgbe ka ị ga-ewepụ ihu gị n’ebe m nọ?+
20 Gịnị mere i ji chefuo anyị ruo mgbe ebighị ebi,+ gịnịkwa mere i ji gbahapụ anyị ruo ọtụtụ ụbọchị?+