Aịzaya 47:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 “Ọ dị Onye na-agbapụta anyị.+ Jehova nke ụsụụ ndị agha bụ aha ya,+ bụ́ Onye Nsọ Izrel.”+ Jeremaya 10:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Òkè Jekọb+ adịghị ka ihe ndị a, n’ihi na ọ bụ ya bụ Onye kpụrụ ihe niile,+ Izrel bụ mkpara nke ihe nketa ya.+ Jehova nke ụsụụ ndị agha bụ aha ya.+
16 Òkè Jekọb+ adịghị ka ihe ndị a, n’ihi na ọ bụ ya bụ Onye kpụrụ ihe niile,+ Izrel bụ mkpara nke ihe nketa ya.+ Jehova nke ụsụụ ndị agha bụ aha ya.+