11 “Erọn ga-eweta oké ehi àjà mmehie ahụ, nke bụ́ maka onwe ya, wee kpuchiere onwe ya mmehie ya, kpuchiekwara ụlọ ya; ọ ga-egbukwa oké ehi àjà mmehie ahụ, nke bụ́ maka onwe ya.+
27 Ọ dịghị ya mkpa, dị ka ọ dị nnukwu ndị nchụàjà ahụ, ịdị na-achụ àjà kwa ụbọchị,+ nke mbụ maka mmehie nke ya,+ mgbe ahụzi maka mmehie nke ndị ya:+ (n’ihi na nke a ka o mere naanị otu ugboro+ mgbe ọ chụrụ onwe ya n’àjà;)+