12 N’ihi na nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Lee, m ga-enye ya udo nke ga-adị ka osimiri,+ nyekwa ya ebube nke mba niile nke ga-adị ka iyi tojubigara ókè,+ unu ga-aṅụkwa ara.+ A ga-eku unu n’akụkụ, a ga-ekukwasị unu n’ikpere, na-adịda unu aka.+
13 Ka Chineke onye na-enye olileanya mee ka unu jupụta n’ọṅụ niile na udo niile n’ihi na unu kwere ekwe, ka unu wee jupụta n’olileanya n’ike mmụọ nsọ.+