Aịzaya 65:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Unu ga-ahapụ aha unu ka ọ bụrụ ihe ndị m họọrọ ga-eji na-aṅụ iyi, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova ga-egbu unu n’otu n’otu,+ ma ọ ga-agụ ndị ohu ya aha ọzọ;+
15 Unu ga-ahapụ aha unu ka ọ bụrụ ihe ndị m họọrọ ga-eji na-aṅụ iyi, Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova ga-egbu unu n’otu n’otu,+ ma ọ ga-agụ ndị ohu ya aha ọzọ;+