Ilu 15:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Jehova nọ ndị ajọ omume n’ebe dị anya,+ ma ekpere ndị ezi omume ka ọ na-anụ.+ Jeremaya 7:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Unu atụkwasịla obi n’okwu ụgha,+ na-asị: ‘Ụlọ nsọ Jehova, ụlọ nsọ Jehova, ihe a bụ ụlọ nsọ Jehova!’ Maịka 3:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 N’oge ahụ, ha ga-akpọku Jehova maka enyemaka, ma ọ gaghị aza ha.+ Ọ ga-ewepụ ihu ya n’ebe ha nọ n’oge ahụ,+ n’ihi ihe ọjọọ ha mere.+
4 Unu atụkwasịla obi n’okwu ụgha,+ na-asị: ‘Ụlọ nsọ Jehova, ụlọ nsọ Jehova, ihe a bụ ụlọ nsọ Jehova!’
4 N’oge ahụ, ha ga-akpọku Jehova maka enyemaka, ma ọ gaghị aza ha.+ Ọ ga-ewepụ ihu ya n’ebe ha nọ n’oge ahụ,+ n’ihi ihe ọjọọ ha mere.+