Ndị Ikpe 10:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Gaanụ kpọkuo chi ndị ahụ+ unu họọrọ+ ka ha nyere unu aka. Ka ha zọpụta unu ugbu a unu nọ n’ahụhụ.” Aịzaya 42:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 A ga-eme ka ha laghachi azụ. Ihere ga-emegbu ha, bụ́ ndị na-atụkwasị ihe oyiyi a pịrị apị obi,+ ndị na-asị ihe oyiyi a wụrụ awụ: “Unu bụ chi anyị.”+
14 Gaanụ kpọkuo chi ndị ahụ+ unu họọrọ+ ka ha nyere unu aka. Ka ha zọpụta unu ugbu a unu nọ n’ahụhụ.”
17 A ga-eme ka ha laghachi azụ. Ihere ga-emegbu ha, bụ́ ndị na-atụkwasị ihe oyiyi a pịrị apị obi,+ ndị na-asị ihe oyiyi a wụrụ awụ: “Unu bụ chi anyị.”+