Abụ Ọma 23:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ọ na-eme ka m makpuru n’ebe ịta nri nke ahịhịa jupụtara;+Ọ na-edu m n’ebe izu ike nke mmiri jupụtara.+ Aịzaya 49:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Agụụ agaghị agụ ha,+ akpịrị agaghịkwa akpọ ha nkụ,+ oké okpomọkụ agaghị eme ha, anwụ agaghịkwa acha ha.+ N’ihi na Onye na-emere ha ọmịiko ga na-edu ha,+ ọ ga na-edu ha n’akụkụ isi mmiri dị iche iche.+
2 Ọ na-eme ka m makpuru n’ebe ịta nri nke ahịhịa jupụtara;+Ọ na-edu m n’ebe izu ike nke mmiri jupụtara.+
10 Agụụ agaghị agụ ha,+ akpịrị agaghịkwa akpọ ha nkụ,+ oké okpomọkụ agaghị eme ha, anwụ agaghịkwa acha ha.+ N’ihi na Onye na-emere ha ọmịiko ga na-edu ha,+ ọ ga na-edu ha n’akụkụ isi mmiri dị iche iche.+