Ezikiel 34:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 N’ebe ịta nri dị mma ka m ga-azụ ha, ọ bụkwa n’ugwu ndị dị elu n’Izrel ka ebe obibi ha ga-adị.+ N’ebe ahụ ka ha ga-amakpuru n’ebe obibi dị mma,+ n’ebe ịta nri nke jupụtara n’ahịhịa ka ha ga na-ata nri n’ugwu ndị dị n’Izrel.” Matiu 4:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ma ọ zara, sị: “E dere, sị, ‘Ọ bụghị naanị achịcha ga-eme ka mmadụ dị ndụ, kama ọ bụ okwu niile nke na-esi n’ọnụ Jehova pụta.’”+
14 N’ebe ịta nri dị mma ka m ga-azụ ha, ọ bụkwa n’ugwu ndị dị elu n’Izrel ka ebe obibi ha ga-adị.+ N’ebe ahụ ka ha ga-amakpuru n’ebe obibi dị mma,+ n’ebe ịta nri nke jupụtara n’ahịhịa ka ha ga na-ata nri n’ugwu ndị dị n’Izrel.”
4 Ma ọ zara, sị: “E dere, sị, ‘Ọ bụghị naanị achịcha ga-eme ka mmadụ dị ndụ, kama ọ bụ okwu niile nke na-esi n’ọnụ Jehova pụta.’”+