Jeremaya 33:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 “Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, ‘N’ebe a bụ́ mkpọmkpọ ebe nke mmadụ na ọbụna anụ ụlọ+ na-anọghị nakwa n’obodo ya niile, a ka ga-enwe ala ịta ahịhịa maka ndị ọzụzụ atụrụ bụ́ ndị na-eme ka atụrụ ha makpuru ala.’+
12 “Nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru, ‘N’ebe a bụ́ mkpọmkpọ ebe nke mmadụ na ọbụna anụ ụlọ+ na-anọghị nakwa n’obodo ya niile, a ka ga-enwe ala ịta ahịhịa maka ndị ọzụzụ atụrụ bụ́ ndị na-eme ka atụrụ ha makpuru ala.’+