13 Jehova wee sị: “Ebe ọ bụ na ọ bụ n’ọnụ ka ndị a bịakwuteworo m, ọ bụkwa naanị egbugbere ọnụ ha ka ha ji nye m otuto,+ ha emewo ka obi ha dị anya n’ebe m nọ,+ egwu ha na-atụ m bụkwa ihe mmadụ nyere n’iwu nke a na-akụziri ha,+
32 Ma, lee! ị dị ka abụ ịhụnanya na-atọ ụtọ n’anya ha, dị ka onye nwere olu ọma, onye na-akpọkwa ụbọ akwara nke ọma.+ Ha ga-anụkwa okwu gị, ma ọ dịghị onye ọ bụla ga-eme ya.+