Ekliziastis 3:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ahụwokwa m n’okpuru anyanwụ ka ajọ omume dị n’ebe ikpe ziri ezi kwesịrị ịdị, hụkwa ka ajọ omume dị n’ebe ezi omume kwesịrị ịdị.+ Aịzaya 5:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 ndị na-akpọ onye ajọ omume onye ezi omume n’ihi iri ngarị,+ ndị na-anapụ onye ezi omume ọbụna ezi omume ya!+
16 Ahụwokwa m n’okpuru anyanwụ ka ajọ omume dị n’ebe ikpe ziri ezi kwesịrị ịdị, hụkwa ka ajọ omume dị n’ebe ezi omume kwesịrị ịdị.+
23 ndị na-akpọ onye ajọ omume onye ezi omume n’ihi iri ngarị,+ ndị na-anapụ onye ezi omume ọbụna ezi omume ya!+