2 Ndị Eze 15:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 N’ikpeazụ, Hoshia+ nwa Ila gbaara Pika nwa Remalaya izu+ wee gbuo ya;+ o wee malite ịchị n’ọnọdụ ya n’afọ nke iri abụọ nke ọchịchị Jotam+ nwa Ọzaya. Aịzaya 8:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 “Ebe ọ bụ na ndị a ajụwo+ mmiri Shaịloa+ nke na-asọ nwayọọ nwayọọ, ha na-aṅụrịkwa ọṅụ+ n’ihi Rizin na nwa Remalaya;+
30 N’ikpeazụ, Hoshia+ nwa Ila gbaara Pika nwa Remalaya izu+ wee gbuo ya;+ o wee malite ịchị n’ọnọdụ ya n’afọ nke iri abụọ nke ọchịchị Jotam+ nwa Ọzaya.
6 “Ebe ọ bụ na ndị a ajụwo+ mmiri Shaịloa+ nke na-asọ nwayọọ nwayọọ, ha na-aṅụrịkwa ọṅụ+ n’ihi Rizin na nwa Remalaya;+