Abụ Solomọn 3:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “Ụmụ nwaanyị Zayọn, gaanụ hụ Eze Sọlọmọn ka o kpu okpu+ nne ya+ kpaara ya n’ụbọchị ọ lụrụ nwaanyị nakwa n’ụbọchị obi ya ṅụrịrị ọṅụ.”+
11 “Ụmụ nwaanyị Zayọn, gaanụ hụ Eze Sọlọmọn ka o kpu okpu+ nne ya+ kpaara ya n’ụbọchị ọ lụrụ nwaanyị nakwa n’ụbọchị obi ya ṅụrịrị ọṅụ.”+