2 Samuel 12:24 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Devid wee malite ịkasi Bat-shiba nwunye ya obi.+ Ọzọ, ọ bakwuuru ya, ya na ya wee dinaa. Ka oge na-aga, ọ mụrụ nwa nwoke,+ e wee gụọ ya Sọlọmọn.+ Jehova hụkwara ya n’anya.+ Ilu 4:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 N’ihi na abụụrụ m nna m ezi nwa,+ bụrụkwa onye dị pekepeke nke a mụrụ naanị ya n’ihu nne m.+
24 Devid wee malite ịkasi Bat-shiba nwunye ya obi.+ Ọzọ, ọ bakwuuru ya, ya na ya wee dinaa. Ka oge na-aga, ọ mụrụ nwa nwoke,+ e wee gụọ ya Sọlọmọn.+ Jehova hụkwara ya n’anya.+