3 Geenụ ntị! E nwere onye na-eti mkpu n’ala ịkpa,+ sị: “Wepụnụ ihe nọchiri n’ụzọ Jehova!+ Meenụ ka okporo ụzọ Chineke anyị, bụ́ nke gafere na mbara ọzara, kwụrụ ọtọ.+
20 Sinụ na Babịlọn pụọ!+ Sinụ n’ala ndị Kaldia gbapụ.+ Jirinụ iti mkpu ọṅụ kọsaa ya, meenụ ka a nụ ihe a.+ Meenụ ka ọ daruo na nsọtụ ụwa.+ Kwuonụ, sị: “Jehova agbapụtawo ohu ya bụ́ Jekọb.+