Levitikọs 12:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Gwa ụmụ Izrel, sị, ‘Ọ bụrụ na nwaanyị atụrụ ime+ wee mụọ nwa nwoke, nwaanyị ahụ ga-abụ onye na-adịghị ọcha ruo ụbọchị asaa; ọ ga-abụ onye na-adịghị ọcha dị ka ọ na-adị mgbe ọ na-ahụ nsọ ya.+ Levitikọs 15:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Ihe ọ bụla o dinara na ya mgbe ọ na-adịghị ọcha n’ihi ịhụ nsọ ya ga-abụ ihe na-adịghị ọcha,+ ihe ọ bụla ọ nọkwara ọdụ ga-aghọ ihe na-adịghị ọcha.
2 “Gwa ụmụ Izrel, sị, ‘Ọ bụrụ na nwaanyị atụrụ ime+ wee mụọ nwa nwoke, nwaanyị ahụ ga-abụ onye na-adịghị ọcha ruo ụbọchị asaa; ọ ga-abụ onye na-adịghị ọcha dị ka ọ na-adị mgbe ọ na-ahụ nsọ ya.+
20 Ihe ọ bụla o dinara na ya mgbe ọ na-adịghị ọcha n’ihi ịhụ nsọ ya ga-abụ ihe na-adịghị ọcha,+ ihe ọ bụla ọ nọkwara ọdụ ga-aghọ ihe na-adịghị ọcha.