Aịzaya 30:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “Bịa, nọrọ n’ihu ha dee ya ná mbadamba ihe, deekwa ya n’akwụkwọ,+ ka ọ dịrị maka ọdịnihu, ka ọ bụrụ ihe akaebe ruo mgbe ebighị ebi.+ Habakọk 2:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Jehova wee zaa m, sị: “Dee ọhụụ a ede, depụtakwa ya nke ọma n’elu mbadamba nkume,+ ka onye na-agụ ya wee gụọ ya were were.+
8 “Bịa, nọrọ n’ihu ha dee ya ná mbadamba ihe, deekwa ya n’akwụkwọ,+ ka ọ dịrị maka ọdịnihu, ka ọ bụrụ ihe akaebe ruo mgbe ebighị ebi.+
2 Jehova wee zaa m, sị: “Dee ọhụụ a ede, depụtakwa ya nke ọma n’elu mbadamba nkume,+ ka onye na-agụ ya wee gụọ ya were were.+