2 Ihe E Mere 36:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 O wee na-eme ihe jọrọ njọ+ n’anya Jehova bụ́ Chineke ya. O wedaghị onwe ya ala+ n’ihu Jeremaya+ onye amụma,+ bụ́ onye kwuru okwu dị ka Jehova nyere n’iwu. Aịzaya 1:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Saanụ ahụ́;+ meenụ onwe unu ka unu dị ọcha;+ wepụnụ omume ọjọọ unu n’ihu m;+ kwụsịnụ ime ihe ọjọọ.+ Jeremaya 16:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 N’ihi na anya m na-ahụ ụzọ ha niile. E zoghị ha ezo n’ihu m, e zopụghịkwa njehie ha n’anya m.+
12 O wee na-eme ihe jọrọ njọ+ n’anya Jehova bụ́ Chineke ya. O wedaghị onwe ya ala+ n’ihu Jeremaya+ onye amụma,+ bụ́ onye kwuru okwu dị ka Jehova nyere n’iwu.
16 Saanụ ahụ́;+ meenụ onwe unu ka unu dị ọcha;+ wepụnụ omume ọjọọ unu n’ihu m;+ kwụsịnụ ime ihe ọjọọ.+