Abụ Ọma 91:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ọ ga-akpọku m, m ga-azakwa ya.+M ga-anọnyere ya n’oge ahụhụ.+M ga-anapụta ya ma bulie ya elu.+