Ndị Ikpe 5:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 Ha wee họrọ chi ọhụrụ.+Ọ bụ mgbe ahụ ka agha dara n’ọnụ ụzọ ámá.+A hụghị ọta ma ọ bụ ubeN’etiti puku mmadụ iri anọ n’Izrel.+ Abụ Ọma 81:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 M wee hapụ ha ka ha buru isi ike nke dị n’obi ha gawa;+Ha wee na-eme dị ka atụmatụ nke ha si dị.+ Jeremaya 14:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Nke a bụ ihe Jehova kwuru banyere ndị a: “Otú a ka ha hụrụ mwagharị n’anya;+ ha adịghị edebe ụkwụ ha otu ebe.+ Ya mere, ihe ha adịghị atọ Jehova ụtọ.+ Ọ ga-echeta njehie ha, ọ ga-elebakwara mmehie ha anya.”+
8 Ha wee họrọ chi ọhụrụ.+Ọ bụ mgbe ahụ ka agha dara n’ọnụ ụzọ ámá.+A hụghị ọta ma ọ bụ ubeN’etiti puku mmadụ iri anọ n’Izrel.+
10 Nke a bụ ihe Jehova kwuru banyere ndị a: “Otú a ka ha hụrụ mwagharị n’anya;+ ha adịghị edebe ụkwụ ha otu ebe.+ Ya mere, ihe ha adịghị atọ Jehova ụtọ.+ Ọ ga-echeta njehie ha, ọ ga-elebakwara mmehie ha anya.”+