Jọn 17:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “Anọkwaghị m n’ụwa, ma ha nọ n’ụwa,+ m na-abịakwutekwa gị. Nna dị nsọ, chee ha nche+ n’ihi aha gị nke i nyere m, ka ha wee bụrụ otu, dị ka anyị bụ otu.+ Jems 2:7 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 7 Ọ̀ bụ na ha adịghị ekwulu+ ezi aha ahụ a kpọkwasịrị unu?+
11 “Anọkwaghị m n’ụwa, ma ha nọ n’ụwa,+ m na-abịakwutekwa gị. Nna dị nsọ, chee ha nche+ n’ihi aha gị nke i nyere m, ka ha wee bụrụ otu, dị ka anyị bụ otu.+