Aịzaya 52:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 “Ugbu a kwa, gịnị ka m nwere n’ebe a?” ka Jehova kwuru. “N’ihi na a kpọọrọ ndị m n’akwụghị ihe ọ bụla.+ Ndị na-achị ha nọ na-eti mkpu,”+ ka Jehova kwuru, “a nọkwa na-elelị aha m ogologo ụbọchị dum.+ Luk 12:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Onye ọ bụla nke na-ekwu okwu megide Nwa nke mmadụ, a ga-agbaghara ya; ma a gaghị agbaghara onye na-ekwulu mmụọ nsọ.+
5 “Ugbu a kwa, gịnị ka m nwere n’ebe a?” ka Jehova kwuru. “N’ihi na a kpọọrọ ndị m n’akwụghị ihe ọ bụla.+ Ndị na-achị ha nọ na-eti mkpu,”+ ka Jehova kwuru, “a nọkwa na-elelị aha m ogologo ụbọchị dum.+
10 Onye ọ bụla nke na-ekwu okwu megide Nwa nke mmadụ, a ga-agbaghara ya; ma a gaghị agbaghara onye na-ekwulu mmụọ nsọ.+