Jenesis 49:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 “Naftalaị+ bụ nne ele dị garagara. Ọ na-ekwu okwu ọma.+ Matiu 4:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Mgbe ọ hapụkwara Nazaret, ọ bịara biri na Kapaniọm+ n’akụkụ oké osimiri dị n’ógbè Zebulọn na Naftalaị,+
13 Mgbe ọ hapụkwara Nazaret, ọ bịara biri na Kapaniọm+ n’akụkụ oké osimiri dị n’ógbè Zebulọn na Naftalaị,+