Jenesis 34:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Akụ̀ ha niile na ụmụntakịrị ha na ndị nwunye ha ka ha dọọrọ n’agha, ha wee bukọrọ ihe niile dị n’ụlọ ha.+ Aịzaya 8:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 n’ihi na tupu nwata ahụ amata otú e si akpọ,+ ‘Papa!’ na ‘Mama!’ a ga-ebuga akụ̀ Damaskọs na ihe a kwatara na Sameria n’ihu eze Asiria.”+
29 Akụ̀ ha niile na ụmụntakịrị ha na ndị nwunye ha ka ha dọọrọ n’agha, ha wee bukọrọ ihe niile dị n’ụlọ ha.+
4 n’ihi na tupu nwata ahụ amata otú e si akpọ,+ ‘Papa!’ na ‘Mama!’ a ga-ebuga akụ̀ Damaskọs na ihe a kwatara na Sameria n’ihu eze Asiria.”+