14 Ọ bụ naanị ndị inyom na ụmụntakịrị+ na anụ ụlọ+ ka ị ga-achịrị, ị ga-ebukọrọkwa ihe ọ bụla dị n’obodo ahụ, ya bụ, ihe niile ị kwatara;+ ị ga-erikwa ihe niile ị kwatara n’aka ndị iro gị, bụ́ ndị Jehova bụ́ Chineke gị nyefere n’aka gị.+
2 Meekwa E-aị na eze ya dị nnọọ ka i mere Jeriko na eze ya.+ Ọ bụ naanị na unu ga-ebukọrọ ihe unu ga-akwata n’ime ya na anụ ụlọ ya.+ Mee ka ndị agha gị ụfọdụ zoo n’azụ obodo ahụ.”+