Aịzaya 2:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ọ ga-eru n’oge ikpeazụ+ na a ga-eme ka ugwu nke ụlọ+ Jehova guzosie ike n’ebe dị elu karịa ugwu ukwu niile,+ a ga-ebulikwa ya ka ọ dị elu karịa ugwu nta niile;+ mba niile ga-enubakwa n’ime ya.+
2 Ọ ga-eru n’oge ikpeazụ+ na a ga-eme ka ugwu nke ụlọ+ Jehova guzosie ike n’ebe dị elu karịa ugwu ukwu niile,+ a ga-ebulikwa ya ka ọ dị elu karịa ugwu nta niile;+ mba niile ga-enubakwa n’ime ya.+